Abụ Ọma 2:12
Psalms 2:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya, ka unu ghara ị bụ ndị a lara nʼiyi nʼụzọ unu. Nʼihi na iwe ya pụrụ ịmalite nʼotu ntabi anya. Ndị niile na-eme ya ebe mgbaba ha bụ ndị a gọziri agọzi. 2:1 Ya bụ, ịgbakọta nʼihi izu ọjọọ
Psalms 2:12 in English
Psalms 2:12 · Berean Standard Bible
Kiss the Son, lest He be angry and you perish in your rebellion, when His wrath ignites in an instant. Blessed are all who take refuge in Him.
Context
10Nʼihi nke a, unu ndị eze, bụrụnụ ndị nwere uche;
ka nke a bụrụkwa ihe ịdọ aka na ntị nye ndị na-achị achị nʼụwa. 11Jirinụ ịtụ egwu fee Onyenwe anyị ofufe;
jirikwanụ ịma jijiji ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya. 12Sutukwanụ Ọkpara ahụ ọnụ ka iwe ghara iwe ya,
ka unu ghara ị bụ ndị a lara nʼiyi nʼụzọ unu.
Nʼihi na iwe ya pụrụ ịmalite nʼotu ntabi anya.
Ndị niile na-eme ya ebe mgbaba ha bụ ndị a gọziri agọzi.
2:1 Ya bụ, ịgbakọta nʼihi izu ọjọọ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.