Abụ Ọma 18:17
Psalms 18:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike, bụ ndị kpọrọ m asị, ndị dịkwa ike karịa m.
Psalms 18:17 in English
Psalms 18:17 · Berean Standard Bible
He rescued me from my powerful enemy, from foes too mighty for me.
Context
15E kpughere ala ala nke oke osimiri,
gbakwa ntọala niile nke ụwa ọtọ,
site nʼịba mba gị, O Onyenwe anyị,
na nkuume si gị nʼimi pụta. 16O sitere nʼelu setịpụ aka ya,
jidesie m aka ike, ọ dọpụtara m site nʼogbu mmiri niile. 17Ọ napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike,
bụ ndị kpọrọ m asị, ndị dịkwa ike karịa m. 18Ha guzogidere m nʼụbọchị ihe ndakwasị m,
ma Onyenwe anyị bụrụ m ihe ndabere. 19Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara,
ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.