Abụ Ọma 14:6
Psalms 14:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ndị ajọ omume na-emebi atụmatụ ndị ogbenye, ma Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba ha.
Psalms 14:6 in English
Psalms 14:6 · Berean Standard Bible
You sinners frustrate the plans of the oppressed, yet the LORD is their shelter.
Context
4Ndị niile na-eme ajọ ihe, ha amaghị ihe?
Ha na-eripịa ndị m dịka mmadụ si eri nri,
ha adịghị akpọkukwa Onyenwe anyị. 5Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu,
nʼihi na Chineke nọ nʼetiti ndị ezi omume. 6Unu ndị ajọ omume na-emebi atụmatụ ndị ogbenye,
ma Onyenwe anyị bụ ebe mgbaba ha. 7A sịkwarị na nzọpụta Izrel ga-esi na Zayọn pụta!
Mgbe Onyenwe anyị ga-akpọghachite ndị ya nʼọnọdụ ha,
ka Jekọb ṅụrịa ọṅụ, ka Izrel nwekwaa obi ụtọ!
14:1 Maọbụ, na-eche
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.