Native Bible

Psalms 137:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼakụkụ iyi niile Babilọn ka anyị nọdụrụ ala kwaa akwa mgbe anyị chetara Zayọn.

Psalms 137:1 in English

Psalms 137:1 · Berean Standard Bible

By the rivers of Babylon we sat and wept when we remembered Zion.

Context

1Nʼakụkụ iyi niile Babilọn ka anyị nọdụrụ ala kwaa akwa mgbe anyị chetara Zayọn. 2Ọ bụ nʼosisi pọpla ka anyị kokwasịrị ụbọ akwara anyị niile. 3Nʼebe ahụ ka ndị dọtara anyị nʼagha gwara anyị ka anyị bụọrọ ha abụ, ndị na-emekpa anyị ahụ rịọrọ anyị ka anyị bụọrọ ha abụ ọṅụ; ha kwuru sị, “Bụọrọnụ anyị otu abụ nʼime abụ Zayọn!”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.