Abụ Ọma 13:1
Psalms 13:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m Onyenwe anyị? Ruo ole mgbe ka i ga-ezonarị m ihu gị?*
Psalms 13:1 in English
Psalms 13:1 · Berean Standard Bible
How long, O LORD? Will You forget me forever? How long will You hide Your face from me?
Context
1Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m Onyenwe anyị?
Ruo ole mgbe ka i ga-ezonarị m ihu gị?* 2Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba
nọdụkwa na-eru ụjụ kwa ụbọchị nʼime mkpụrụobi m?
Ruo ole mgbe ka ndị iro m ga-anọgide na-emeri m? 3Lekwasị m anya, ma zaa m, O Onyenwe anyị Chineke m.
Nyeghachi m ìhè nke anya m ka m ghara ịnwụ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.