Abụ Ọma 127:4
Psalms 127:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.
Psalms 127:4 in English
Psalms 127:4 · Berean Standard Bible
Like arrows in the hand of a warrior, so are children born in one’s youth.
Context
2Ọ bụ nʼefu ka ị na-ebili nʼisi ụtụtụ
na-adọgbu onwe gị nʼọrụ
ịchọta ihe ị ga-eri ruo nʼabalị,
nʼihi na ọ na-eme ka ndị niile ọ hụrụ nʼanya hie ụra nʼudo. 3Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka Onyenwe anyị,
ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye. 4Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha,
otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị. 5Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ
onye kpojuru àkụ ndị a nʼakpa àkụ ya.
Ihere agaghị eme ha mgbe ha na ndị iro
na-arụrịta ụka nʼama.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.