Abụ Ọma 126:1
Psalms 126:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Onyenwe anyị kpọghachitere ndị e mere ka ha lọta na Zayọn,* anyị dị ka ndị na-arọ nrọ.
Psalms 126:1 in English
Psalms 126:1 · Berean Standard Bible
When the LORD restored the captives of Zion,* we were like dreamers.*
Context
1Mgbe Onyenwe anyị kpọghachitere ndị e mere ka ha lọta na Zayọn,*
anyị dị ka ndị na-arọ nrọ. 2Ọchị juru anyị ọnụ,
abụ ọṅụ jukwara anyị ire.
Mgbe ahụ, e kwukwara ya na mba niile sị,
“Onyenwe anyị emeerela ha ọtụtụ ihe dị ukwuu.” 3Onyenwe anyị emeerala anyị ọtụtụ ihe dị ukwuu,
obi anyị jupụtakwara nʼọṅụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.