Native Bible

Psalms 122:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi ụlọ Onyenwe anyị, Chineke anyị, aga m achọ ọganihu gị. 122:1 Aịz 2:3; Mai 4:2; Zek 8:21

Psalms 122:9 in English

Psalms 122:9 · Berean Standard Bible

For the sake of the house of the LORD our God, I will seek your prosperity.

Context

7Ka udo dịrị nʼime mgbidi gị niile nchekwa dịrịkwa nʼime ebe nche gị niile e wusiri ike.” 8Nʼihi ụmụnne m na ndị enyi m, ana m ekwu okwu sị, “Udo dịrị gị.” 9Nʼihi ụlọ Onyenwe anyị, Chineke anyị, aga m achọ ọganihu gị. 122:1 Aịz 2:3; Mai 4:2; Zek 8:21

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.