Native Bible

Psalms 119:99 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Enwere m nghọta karịa ndị na-ezi m ihe, nʼihi na ana m atụgharịa uche nʼiwu gị niile.

Psalms 119:99 in English

Psalms 119:99 · Berean Standard Bible

I have more insight than all my teachers, for Your testimonies are my meditation.

Context

97O, otu m si hụ iwu gị nʼanya! Ana m atụgharị uche na ya ogologo ụbọchị niile. 98Iwu gị na-eme ka amamihe m karịa nke ndị iro m, ha na-anọnyere m oge niile. 99Enwere m nghọta karịa ndị na-ezi m ihe, nʼihi na ana m atụgharịa uche nʼiwu gị niile. 100Enwere m nghọta karịa ndị okenye nʼihi na ana m erubere ụkpụrụ gị niile isi. 101Ajụrụ m ajụ ije ije nʼụzọ ọjọọ ọbụla ka m nwee ike rubere okwu gị isi

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.