Abụ Ọma 119:176
Psalms 119:176 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Akpafuola m dịka atụrụ nke furu efu, chọọ ohu gị, nʼihi na echefubeghị m iwu gị niile. 119:37 Mee ka m dị ndụ nʼụzọ gị 119:62 Ọrụ 16:25 119:83 Ọ bụ ihe eji agbanye mmanya, nʼelu ekwu isi nri a kwanyere ọkụ ka a na-ekonye karama akpụkpọ anụ a gbanyere mmanye ọhụrụ. Nke a bụ iji mee ka mmanya ahụ nwee ike gbaa ụka ọsịịsọ. Nʼihi na-edebere ya nʼọkụ, akpụkpọ anụ ahụ na-akpọ nku, taa ahụ, dị ochie, bụrụkwa ihe na-abaghị uru ọzọ na ihe a na-atụfu atụfu. 119:89 Aịz 40:8; Mat 24:35; 1Pt 1:25
Psalms 119:176 in English
Psalms 119:176 · Berean Standard Bible
I have strayed like a lost sheep; seek Your servant, for I have not forgotten Your commandments.
Context
174Ana m ele anya nzọpụta gị, o Onyenwe anyị,
iwu gị bụ ihe na-amasị m. 175Kwere ka m dịrị ndụ ka m nwee ike ito gị,
ka iwu gị niile gbaa m ume. 176Akpafuola m dịka atụrụ nke furu efu,
chọọ ohu gị,
nʼihi na echefubeghị m iwu gị niile.
119:37 Mee ka m dị ndụ nʼụzọ gị
119:62 Ọrụ 16:25
119:83 Ọ bụ ihe eji agbanye mmanya, nʼelu ekwu isi nri a kwanyere ọkụ ka a na-ekonye karama akpụkpọ anụ a gbanyere mmanye ọhụrụ. Nke a bụ iji mee ka mmanya ahụ nwee ike gbaa ụka ọsịịsọ. Nʼihi na-edebere ya nʼọkụ, akpụkpọ anụ ahụ na-akpọ nku, taa ahụ, dị ochie, bụrụkwa ihe na-abaghị uru ọzọ na ihe a na-atụfu atụfu.
119:89 Aịz 40:8; Mat 24:35; 1Pt 1:25
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.