Abụ Ọma 118:6
Psalms 118:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?
Psalms 118:6 in English
Psalms 118:6 · Berean Standard Bible
The LORD is on my side;* I will not be afraid. What can man do to me?*
Context
4Ka ndị niile na-atụ egwu Onyenwe anyị kwuo sị,
“Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” 5Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m Onyenwe anyị,
ọ zara m, mee ka m nwere onwe m. 6Onyenwe anyị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu.
Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m? 7Onyenwe anyị nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka.
Aga m ele ndị iro m anya na mmeri. 8Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.