Abụ Ọma 104:34
Psalms 104:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ntụgharị uche m niile bụrụ ihe na-atọ ya ụtọ, dịka m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị.
Psalms 104:34 in English
Psalms 104:34 · Berean Standard Bible
May my meditation be pleasing to Him, for I rejoice in the LORD.
Context
32onye na-ele ụwa anya, ụwa amaa jijiji,
onye na-emetụ ugwu niile aka, ha na-akwụ anwụrụ ọkụ. 33Aga m abụku Onyenwe anyị abụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ m;
aga m abụku Chineke m abụ otuto oge niile m na-adị ndụ. 34Ka ntụgharị uche m niile bụrụ ihe na-atọ ya ụtọ,
dịka m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị. 35Ka e kpochapụ ndị mmehie niile site nʼụwa.
Ka ndị niile na-emebi iwu gharakwa ịdị ọzọ.
Too Onyenwe anyị gị mkpụrụobi m!
Toonu Onyenwe anyị!
104:3 Ems 9:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.