Native Bible

Psalms 104:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. O Onyenwe anyị na Chineke m, ị dị ukwu nke ukwuu; ị na-eyikwasị ịma mma na ebube dịka uwe.

Psalms 104:1 in English

Psalms 104:1 · Berean Standard Bible

Bless the LORD, O my soul! O LORD my God, You are very great; You are clothed with splendor and majesty.

Context

1Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. O Onyenwe anyị na Chineke m, ị dị ukwu nke ukwuu; ị na-eyikwasị ịma mma na ebube dịka uwe. 2Ọ na-eji ìhè kpuchie onwe ya dịka akwa; ọ na-agbasa eluigwe dịka ụlọ ikwu 3na-atọ ntọala ụlọ elu ya nʼelu mmiri.* Ọ na-eji igwe ojii emere onwe ya ụgbọ agha na-ejirikwa nku nke ifufe felie elu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.