Native Bible

Psalms 103:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị; ka ihe niile dị nʼime m too aha nsọ ya.

Psalms 103:1 in English

Psalms 103:1 · Berean Standard Bible

Bless the LORD, O my soul; all that is within me, bless His holy name.

Context

1Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị; ka ihe niile dị nʼime m too aha nsọ ya. 2Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị; echefukwala mmeso ọma ya niile, 3ọ bụ ya na-agbaghara gị mmehie gị niile; na-agwọkwa gị ọrịa gị niile,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.