Abụ Ọma 101:7
Psalms 101:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye ọbụla na-aghọ aghụghọ agaghị ebi nʼụlọ m; onye ọbụla na-ekwu okwu ụgha agaghị eguzokwa nʼihu m.
Psalms 101:7 in English
Psalms 101:7 · Berean Standard Bible
No one who practices deceit shall dwell in my house; no one who tells lies shall stand in my presence.
Context
5Onye ọbụla na-ekwulu onye agbataobi ya na nzuzo,
onye ahụ ka m ga-emechi ọnụ;
agaghị m anabata
onye ọbụla dị mpako ma nwee obi nganga. 6Aga m elekwasị ndị kwesiri ntụkwasị obi nʼala a anya,
ka mụ na ha biri;
onye ahụ na-eje ije na-enweghị ịta ụta ọbụla
ga-ejere m ozi. 7Onye ọbụla na-aghọ aghụghọ
agaghị ebi nʼụlọ m;
onye ọbụla na-ekwu okwu ụgha
agaghị eguzokwa nʼihu m. 8Ụtụtụ niile ka m na-eme ka ha dere duu
bụ ndị ajọ omume niile nọ nʼala a;
Aga m ebipụ ndị niile na-eme ajọ ihe
site nʼobodo Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.