Ilu 8:31
Proverbs 8:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe niile o kere tọkwara m ụtọ, ụwa niile na ụmụ mmadụ!
Proverbs 8:31 in English
Proverbs 8:31 · Berean Standard Bible
I was rejoicing in His whole world, delighting together in the sons of men.
Context
29mgbe ọ kpara oke nye osimiri ebe ọ ga-akwụsị,
ka mmiri ya ghara ịgafe iwu ya,
mgbe ọ kara akara ebe a tọrọ ntọala nke ụwa. 30Oge ahụ niile ka m na-anọ nʼakụkụ ya dịka onye ǹka.
Ihe banyere m na-atọkwa ya ụtọ;
ana m egwuri egwu nʼihu ya. 31Ihe niile o kere tọkwara m ụtọ,
ụwa niile na ụmụ mmadụ! 32“Nʼihi ya, ụmụ m ndị ikom, geenụ m ntị;
nʼihi na ndị niile na-eso ụzọ m na-enwe ọṅụ. 33Gee ntị na ndụmọdụ m ka ị bụrụ onye maara ihe,
agbakụtakwala ndụmọdụ m azụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.