Native Bible

Proverbs 5:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ga-anwụ nʼihi na ọ nabataghị ịdọ aka na ntị; ọ bụkwa nzuzu ya dufuru ya. 5:2 Mal 2:7

Proverbs 5:23 in English

Proverbs 5:23 · Berean Standard Bible

He dies for lack of discipline, led astray by his own great folly.

Context

21Nʼihi na Onyenwe anyị na-ele gị anya, ihe niile ị na-eme ka ọ na-ahụ. 22Onye na-emebi iwu na-esite na mmehie ya laa onwe ya nʼiyi; mmehie ndị a bụ ụdọ nke na-ejide ya. 23Ọ ga-anwụ nʼihi na ọ nabataghị ịdọ aka na ntị; ọ bụkwa nzuzu ya dufuru ya. 5:2 Mal 2:7

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.