Ilu 27:16
Proverbs 27:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe, maọbụ were aka jide mmanụ.
Proverbs 27:16 in English
Proverbs 27:16 · Berean Standard Bible
restraining her is like holding back the wind or grasping oil with one’s right hand.
Context
14Ọ bụrụ na onye ọbụla e jiri oke olu gọzie onye agbataobi ya nʼisi ụtụtụ
a ga-agụ nke a dịka ịbụ ọnụ. 15Mmiri na-ata nʼime ụlọ mgbe mmiri na-ezo
na nwanyị na-eso okwu bụ otu. 16Onye nwere ike ịkwụsị ya nwere ike iji aka jide ifufe,
maọbụ were aka jide mmanụ. 17Dịka e si eji igwe amụ igwe ọzọ ka ọ dị nkọ,
otu a ka mmadụ si enyere ibe ya aka ịdị nkọ. 18Onye na-eche osisi fiig nche ga-eri mkpụrụ ya,
onye na-echebekwa nna ya ukwu ka a ga-asọpụrụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.