Ilu 25:5
Proverbs 25:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
wezugakwa ndịisi nʼeme ajọ ihe nʼihu eze, ocheeze ya ga-eguzosikwa ike site nʼezi omume.
Proverbs 25:5 in English
Proverbs 25:5 · Berean Standard Bible
Remove the wicked from the king’s presence, and his throne will be established in righteousness.
Context
3Dịka ịdị elu nke eluigwe, dịka ịdị omimi nke ala,
otu a ka obi ndị eze bụ ihe a na-apụghị ịchọpụta. 4Wepụ ihe ahụ niile na-ekpuchi mma ọlaọcha,
onye ọkpụ ụzụ ọla ga-arụpụta efere; 5wezugakwa ndịisi nʼeme ajọ ihe nʼihu eze,
ocheeze ya ga-eguzosikwa ike site nʼezi omume. 6Egosipụtala onwe gị nʼihu eze,
ewerela ọnọdụ nʼetiti ndị oke mmadụ, 7ọ ga-aka mma ma ọ bụrụ na ọ si gị, “Rigota nʼebe a,”
karịa na o wedara gị ala nʼihu ndị oke mmadụ.
Ihe iji anya gị abụọ hụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.