Ilu 25:24
Proverbs 25:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ karịa ibinyere nwanyị na-ese okwu.
Proverbs 25:24 in English
Proverbs 25:24 · Berean Standard Bible
Better to live on a corner of the roof than to share a house with a quarrelsome wife.
Context
22Mgbe ị na-eme nke a, ị na-agụkwasị icheku ọkụ na-ere ere nʼisi ya,
Onyenwe anyị ga-akwụghachikwa gị. 23Dịka ifufe si nʼugwu si eweta mmiri ozuzo,
otu a ka ikwu mmadụ okwu azụ si eweta iwe. 24Ọ ka mma ibi nʼotu akụkụ elu ụlọ
karịa ibinyere nwanyị na-ese okwu. 25Oziọma e sitere na mba dị anya nata
dị ka mmiri jụrụ oyi nye onye akpịrị na-akpọ nkụ. 26Onye ezi omume nke kwenyere nʼihe onye na-emebi iwu kwuru
dị ka iyi a gwọrụrụ nʼisi ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.