Ilu 25:11
Proverbs 25:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndụmọdụ e nyere nʼoge kwesiri ekwesi dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo e tinyere nʼefere ọlaọcha.
Proverbs 25:11 in English
Proverbs 25:11 · Berean Standard Bible
A word fitly spoken is like apples of gold in settings of silver.
Context
9Ọ bụrụ na gị na onye ọzọ enwee esemokwu, dozienụ ya nʼonwe unu,
emekwala ka ndị ọzọ mata okwu nzuzo gị na onye ọzọ kwuru, 10ma ọ bụghị ya, onye nụrụ ya nwere ike menye gị ihere,
agwa ọjọọ gị agaghị enwekwa ọgwụgwụ. 11Ndụmọdụ e nyere nʼoge kwesiri ekwesi
dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo e tinyere nʼefere ọlaọcha. 12Dịka ọlantị ọlaedo maọbụ ihe ịchọ mma nke ọlaedo mara mma
ka mba onye maara ihe bụ na ntị onye na-anụ ya. 13Onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ntute na ndụ,
dịka mmiri oyi si eme ka ahụ dị jụụ
nʼoge okpomọkụ owuwe ihe ubi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.