Ilu 24:21
Proverbs 24:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwa m, tụọ egwu Onyenwe anyị na onye bụ eze, esonyerela ndị ozi na-enupu isi megide nna ha ukwu.
Proverbs 24:21 in English
Proverbs 24:21 · Berean Standard Bible
My son, fear the LORD and the king, and do not associate with the rebellious.
Context
19Ekwosola onye na-emebi iwu ekworo,
maọbụ nwe anya ukwu nʼebe onye ajọ omume nọọ. 20Nʼihi na onye na-emebi iwu enweghị ọdịnihu;
a ga-afụnyụkwa ọkụ onye ajọ omume. 21Nwa m, tụọ egwu Onyenwe anyị na onye bụ eze,
esonyerela ndị ozi na-enupu isi megide nna ha ukwu. 22Nʼihi na ọ bụ na mberede ka ị ga-eso ha daba na nhụju anya.
Onye maara ihe ga-abụ ọgwụgwụ ya? 23Ndị a bụkwa okwu ọzọ ndị amamihe kwuru,
iji gosi na ikpe ikpe na-akwụghị ọtọ adịghị mma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.