Ilu 24:17
Proverbs 24:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aṅụrịla ọṅụ mgbe onye iro gị dabara na nsogbu. Ka obi gharakwa ịtọ gị ụtọ mgbe ọ dara.
Proverbs 24:17 in English
Proverbs 24:17 · Berean Standard Bible
Do not gloat when your enemy falls, and do not let your heart rejoice when he stumbles,
Context
15Adịla ka onye na-emebi iwu, onye echiche ya niile bụ imegide ụlọ onye ezi omume.
A gakwala ga kwakọrọ ihe dị nʼụlọ ya. 16Nʼihi na onye ezi omume nwere ike daa ugboro asaa ma o ga-ebilikwa ọzọ.
Ma ndị na-emebi iwu na-asọ ngọngọ mgbe nsogbu bịakwasịrị ha. 17Aṅụrịla ọṅụ mgbe onye iro gị dabara na nsogbu.
Ka obi gharakwa ịtọ gị ụtọ mgbe ọ dara. 18Nʼihi na Onyenwe anyị pụrụ iwe iwe nʼihi ya
megide gị ma kwụsị ịta ya ahụhụ. 19Ekwosola onye na-emebi iwu ekworo,
maọbụ nwe anya ukwu nʼebe onye ajọ omume nọọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.