Ilu 22:29
Proverbs 22:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị hụrụ mmadụ ahụ nke nwere ǹka nʼịrụ ọrụ ya nke ọma? Ọ ga-eguzo nʼihu ndị eze, ọ gaghị eguzo nʼihu ndị a na-amaghị aha ha. 22:1 Maọbụ, mmadụ inwe ugwu 22:6 Efe 6:4; 2Tm 3:15
Proverbs 22:29 in English
Proverbs 22:29 · Berean Standard Bible
Do you see a man skilled in his work? He will be stationed in the presence of kings; he will not stand before obscure men.
Context
27Nʼihi na ọ bụrụ na i nweghị ego ị ga-eji kwụọ ụgwọ ahụ,
a ga-anapụ gị ọ bụladị ihe ndina gị. 28Ehigharịla oke ala e tinyere site na mgbe ochie.
Nke ndị nna ochie gị ha hiwere. 29Ị hụrụ mmadụ ahụ nke nwere ǹka nʼịrụ ọrụ ya nke ọma?
Ọ ga-eguzo nʼihu ndị eze,
ọ gaghị eguzo nʼihu ndị a na-amaghị aha ha.
22:1 Maọbụ, mmadụ inwe ugwu
22:6 Efe 6:4; 2Tm 3:15
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.