Ilu 22:1
Proverbs 22:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ, ịnata amara* ihuọma ka mma karịa ọlaọcha na ọlaedo.
Proverbs 22:1 in English
Proverbs 22:1 · Berean Standard Bible
A good name is more desirable than great riches; favor is better than silver and gold.
Context
1Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ,
ịnata amara* ihuọma ka mma karịa ọlaọcha na ọlaedo. 2Ma ogbenye ma ọgaranya bụ otu nʼihu Onyenwe anyị
onye kere ha niile. 3Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya,
ma onye na-enweghị uche anaghị ele anya, ọ na-adaba nʼime nsogbu ahụ taa ahụhụ so ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.