Ilu 20:25
Proverbs 20:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ime ngwangwa* doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnya ma mesie tụgharịwa uche banyere imezu nkwa ahụ.
Proverbs 20:25 in English
Proverbs 20:25 · Berean Standard Bible
It is a trap for a man to dedicate something rashly, only later to reconsider his vows.
Context
23Onyenwe anyị kpọrọ ihe ọtụtụ gbara iche iche asị,
ihe ọtụtụ aghụghọ adịghị atọ ya ụtọ. 24Onyenwe anyị na-eduzi nzọ ụkwụ niile nke mmadụ.
Olee otu onye ọbụla ga-esi ghọta ụzọ ha? 25Ime ngwangwa* doo ihe nsọ, bụ ịma nʼọnya
ma mesie tụgharịwa uche banyere imezu nkwa ahụ. 26Eze maara ihe na-afụchapụ ndị ajọ omume,
ọ na-eji wịịlu ịfụcha mkpụrụ gaa nʼelu ha. 27Akọnuche mmadụ bụ ọkụ Onyenwe anyị ji enyocha mmụọ ya,
ọ na-egwupụta ala ala obi ya, igosi anyị ihe anyị bụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.