Native Bible

Proverbs 15:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ire onye maara ihe na-eme ka ihe ọmụma mụbaa, ma ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu enweghị uche.

Proverbs 15:2 in English

Proverbs 15:2 · Berean Standard Bible

The tongue of the wise commends knowledge, but the mouth of the fool spouts folly.

Context

1Ọsịsa okwu dị nro na-eme ka iwe na ọnụma laa azụ; ma okwu ike na-akpali iwe. 2Ire onye maara ihe na-eme ka ihe ọmụma mụbaa, ma ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu enweghị uche. 3Onyenwe anyị na-ahụzu ihe niile, anya ya dịkwa nʼahụ ndị ọma na ndị ọjọọ. 4Okwu dị nwayọọ na-eweta ndụ na ume; ma nkwutọ na-eweta ịda mba.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.