Native Bible

Proverbs 13:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nwa maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya ma onye na-akwa emo adịghị ege ntị nʼịba mba.

Proverbs 13:1 in English

Proverbs 13:1 · Berean Standard Bible

A wise son heeds his father’s discipline, but a mocker does not listen to rebuke.

Context

1Nwa maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ nna ya ma onye na-akwa emo adịghị ege ntị nʼịba mba. 2Onye na-eme ezi ihe ga-esite nʼokwu ọnụ ya nweta ụgwọ ọrụ, ma ndị na-aghọgbu ibe ha ga-anata ihe ike dịka ụgwọ ọrụ ha. 3Mmadụ zuruoke bụ onye na-ejide ire ya aka!* Ma onye ekwuruekwu na-ewetara onwe ya mbibi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.