Native Bible

Proverbs 12:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụzọ nke onye ezi omume na-eduba na ndụ, nʼụzọ ahụ, ọnwụ adịghị ya. 12:23 Ilu 13:16

Proverbs 12:28 in English

Proverbs 12:28 · Berean Standard Bible

There is life in the path of righteousness, but another path leads to death.

Context

26Onye ezi omume na-eduzi onye agbataobi ya, ma onye na-emebi iwu na-eduhie ha. 27Onye umengwụ adịghị ahụ anụ ọ chụtara na nta nʼọkụ, ma ndị na-arụsị ọrụ ike na-eri site nʼakụ ha nwetara nʼịchụ nta. 28Ụzọ nke onye ezi omume na-eduba na ndụ, nʼụzọ ahụ, ọnwụ adịghị ya. 12:23 Ilu 13:16

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.