Native Bible

Proverbs 12:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọbụla na-ahụ ịdọ aka na ntị nʼanya na-ahụ ihe ọmụma nʼanya, ma onye na-akpọ ịba mba asị bụ onye na-enweghị ụbụrụ isi.

Proverbs 12:1 in English

Proverbs 12:1 · Berean Standard Bible

Whoever loves discipline loves knowledge, but he who hates correction is stupid.

Context

1Onye ọbụla na-ahụ ịdọ aka na ntị nʼanya na-ahụ ihe ọmụma nʼanya, ma onye na-akpọ ịba mba asị bụ onye na-enweghị ụbụrụ isi. 2Ezi mmadụ na-anata ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị, ma onye na-atụpụta atụmatụ ọjọọ ka ọ na-ama ikpe. 3Onye ajọ omume agaghị anọgide, ma apụghị ihopu onye ezi omume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.