Native Bible

Numbers 7:76 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,

Numbers 7:76 in English

Numbers 7:76 · Berean Standard Bible

one male goat for a sin offering;

Context

74O wetara otu efere ọlaedo, nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 75O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 76O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 77na ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Pagịel nwa Okran nyere. 78Nʼụbọchị nke iri na abụọ, Ahira nwa Enan, onyendu ebo Naftalị nyere onyinye nke ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.