Ọnụọgụgụ 7:58
Numbers 7:58 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,
Numbers 7:58 in English
Numbers 7:58 · Berean Standard Bible
one male goat for a sin offering;
Context
56O wetara otu efere ọlaedo, nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 57O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 58O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 59ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo.
Nke a bụ onyinye Gamaliel nwa Pedazo nyere. 60Nʼụbọchị nke itoolu, Abidan nwa Gidiọn onyendu ebo Benjamin nyere onyinye nke ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.