Native Bible

Numbers 7:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,

Numbers 7:40 in English

Numbers 7:40 · Berean Standard Bible

one male goat for a sin offering;

Context

38O wetara otu efere ọlaedo nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 39O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 40O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 41ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Shelumiel nwa Zurishadai nyere. 42Nʼụbọchị nke isii, Eliasaf nwa Deuel onyendu ebo Gad butere onyinye nke ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.