Ọnụọgụgụ 7:28
Numbers 7:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,
Numbers 7:28 in English
Numbers 7:28 · Berean Standard Bible
one male goat for a sin offering;
Context
26O wetara otu efere ọlaedo nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 27O wetakwara otu nwa oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 28O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 29na ehi abụọ, na ebule ise, mkpi ise, na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo.
Nke a bụ onyinye Eliab nwa Helọn wetara. 30Nʼụbọchị nke anọ, Elizọ nwa Shedeua onyendu ebo Ruben wetara onyinye nke ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.