Native Bible

Numbers 7:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie,

Numbers 7:22 in English

Numbers 7:22 · Berean Standard Bible

one male goat for a sin offering;

Context

20O wetara otu efere ọlaedo, nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. 21O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. 22O wetakwara otu mkpi maka aja mmehie, 23na ehi abụọ, na ebule ise, mkpi ise, na ụmụ ebule ise gbara otu afọ, otu afọ, ka a chụọ maka aja udo. Nke a bụ onyinye Netanel nwa Zua. 24Nʼụbọchị nke atọ Eliab nwa Helọn onyendu ebo Zebụlọn wetakwara onyinye nke ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.