Ọnụọgụgụ 6:27
Numbers 6:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Otu a ka ha ga-esi kwupụta aha m nye ụmụ Izrel. Mụ onwe m ga-agọzikwa ha.” 6:2 Ịṅụ iyi maka mkpebi ị bụ onye Nazirait bụ ihe a na-adịghị akwagide mmadụ ka o mee. Ma oge ụfọdụ, nne na nna nwantakịrị nwere ike ṅụọ iyi nʼisi nwa ha. Mgbe mmadụ họọrọ ịṅụ iyi a, ọnọdụ a nwere ike bụrụ maka nwa oge nta, ihe dịka iri abalị atọ ma ọ bụkwanụ oge ndụ ya niile. Ma mgbe nne na nna ṅụrụ iyi a nʼisi nwa ha, nwa ahụ ga-abụ onye Nazirait nʼoge ndụ ya niile. Ọ dị ọkpụrụkpụ ụzọ ihe atọ na-eso ịṅụ iyi a: Nke mbụ, onye ahụ agaghị aṅụ mmanya maọbụ detụ ihe ọṅụṅụ ọbụla na-aba nʼanya ire. Nke abụọ, dịka ọ na-adị ndụ, ọ gaghị akpụcha agịrị isi ya, ọ gaghị akpachakwa afụọnụ ya. Nke atọ, ọ gaghị emetụ ozu ọbụla aka. 6:4 Onye e doro nsọ site na nkwa o kwere ikewapụ onwe ya nye Onyenwe anyị. 6:25 Jen 43:29
Numbers 6:27 in English
Numbers 6:27 · Berean Standard Bible
So they shall put My name on the Israelites, and I will bless them.”
Context
25Onyenwe anyị mee ka ihu ya mụkwasị unu,
ma meere unu amara,* 26Onyenwe anyị chee ihu ya nʼebe unu nọ,
nyekwa unu udo.” ’ 27“Otu a ka ha ga-esi kwupụta aha m nye ụmụ Izrel. Mụ onwe m ga-agọzikwa ha.”
6:2 Ịṅụ iyi maka mkpebi ị bụ onye Nazirait bụ ihe a na-adịghị akwagide mmadụ ka o mee. Ma oge ụfọdụ, nne na nna nwantakịrị nwere ike ṅụọ iyi nʼisi nwa ha. Mgbe mmadụ họọrọ ịṅụ iyi a, ọnọdụ a nwere ike bụrụ maka nwa oge nta, ihe dịka iri abalị atọ ma ọ bụkwanụ oge ndụ ya niile. Ma mgbe nne na nna ṅụrụ iyi a nʼisi nwa ha, nwa ahụ ga-abụ onye Nazirait nʼoge ndụ ya niile. Ọ dị ọkpụrụkpụ ụzọ ihe atọ na-eso ịṅụ iyi a: Nke mbụ, onye ahụ agaghị aṅụ mmanya maọbụ detụ ihe ọṅụṅụ ọbụla na-aba nʼanya ire. Nke abụọ, dịka ọ na-adị ndụ, ọ gaghị akpụcha agịrị isi ya, ọ gaghị akpachakwa afụọnụ ya. Nke atọ, ọ gaghị emetụ ozu ọbụla aka.
6:4 Onye e doro nsọ site na nkwa o kwere ikewapụ onwe ya nye Onyenwe anyị.
6:25 Jen 43:29
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.