Ọnụọgụgụ 3:51
Numbers 3:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mosis nyere Erọn na ụmụ ya ego mgbapụta ndị a dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu. 3:6 Ndị Livayị dị iche na ndị nchụaja, ha bụ naanị ndị inyeaka nye ndị nchụaja. Ọ dị nʼakwụkwọ Ọnụ 8:6-22; 18:1-6 Ọ bụ naanị Erọn, na ụmụ ya bụ ndị na-aga ozi dịka ndị nchụaja. Nke a dị nʼakwụkwọ Ọnụ 18:7 3:15 Ndị ikom ebo Livayị adịghị eso ndị ikom Izrel ndị ọzọ a ga agha. Ya mere na-adịghị agụnye ha nʼọnụọgụgụ dịka a na-agụnye ndị ikom ebo ndị ọzọ mgbe ha gbara iri afọ abụọ. Ọgụgụ a gụrụ ndị ikom Livayị bụ nʼihi i were ha dochie anya ndị ikom niile e bu ụzọ mụọ nʼIzrel. Ọnụ 3:40-49
Numbers 3:51 in English
Numbers 3:51 · Berean Standard Bible
And Moses gave the redemption money to Aaron and his sons in obedience to the word of the LORD, just as the LORD had commanded him.
Context
49Ya mere, Mosis natara ego mgbapụta ahụ nʼisi onye ọbụla dị nʼọnụọgụgụ ndị ahụ mara nʼelu ọnụọgụgụ ndị Livayị. 50Ego niile ọ natara site nʼaka ndị ikom Izrel niile e bụ ụzọ mụọ bụ ọlaọcha ruru puku shekel na narị shekel atọ na iri isii na ise (1,365), dịka ihe ọtụtụ shekel ebe nsọ si dị. 51Mosis nyere Erọn na ụmụ ya ego mgbapụta ndị a dịka Onyenwe anyị nyere ya nʼiwu.
3:6 Ndị Livayị dị iche na ndị nchụaja, ha bụ naanị ndị inyeaka nye ndị nchụaja. Ọ dị nʼakwụkwọ Ọnụ 8:6-22; 18:1-6 Ọ bụ naanị Erọn, na ụmụ ya bụ ndị na-aga ozi dịka ndị nchụaja. Nke a dị nʼakwụkwọ Ọnụ 18:7
3:15 Ndị ikom ebo Livayị adịghị eso ndị ikom Izrel ndị ọzọ a ga agha. Ya mere na-adịghị agụnye ha nʼọnụọgụgụ dịka a na-agụnye ndị ikom ebo ndị ọzọ mgbe ha gbara iri afọ abụọ. Ọgụgụ a gụrụ ndị ikom Livayị bụ nʼihi i were ha dochie anya ndị ikom niile e bu ụzọ mụọ nʼIzrel. Ọnụ 3:40-49
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.