Ọnụọgụgụ 3:5
Numbers 3:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼoge ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị,
Numbers 3:5 in English
Numbers 3:5 · Berean Standard Bible
Then the LORD said to Moses,
Context
3Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, ndị e tere mmanụ ịbụ ndị nchụaja, ndị e doro nsọ nʼihi ije ozi dịka ndị nchụaja. 4Ma Onyenwe anyị mere ka Nadab na Abihu nwụọ, nʼihu ya nʼime ọzara Saịnaị, mgbe ha ji ọkụ na-adịghị nsọ wetara ya onyinye. Ebe ọ bụ na ha amụtaghị ụmụ ndị ikom nke aka ha, ọ bụ naanị Elieza na Itama jere ozi dịka ndị nchụaja ogologo ụbọchị ndụ nna ha bụ Erọn. 5Nʼoge ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị, 6“Kpọkọtaa ebo Livayị* niile were ha nyefee Erọn onye nchụaja nʼaka, ka ha bụrụ ndị inyeaka ya. 7Ha ga-ejere ya na nzukọ Izrel niile ozi nʼụlọ nzute ahụ site na ịrụ ọrụ metụtara ebe obibi ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.