Ọnụọgụgụ 3:23
Numbers 3:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ikwu Geshọn mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, nʼazụ ụlọ nzute.
Numbers 3:23 in English
Numbers 3:23 · Berean Standard Bible
The Gershonite clans were to camp on the west, behind the tabernacle,
Context
21Ndị Geshọn bụ ndị ikwu Libni na Shimei. Ndị a bụ ndị ikwu Geshọn. 22Ọnụọgụgụ ndị ikom dị otu ọnwa gbagoo dị puku asaa na narị ise (7,500). 23Ndị ikwu Geshọn mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, nʼazụ ụlọ nzute. 24Onyendu ezinaụlọ ndị Geshọn bụ Eliasaf nwa Lael. 25Ọrụ dịrị ụmụ Geshọn bụ ilekọta ụlọ nzute ahụ, na ụlọ ikwu ya, na ihe mkpuchi ya, na akwa mgbochi ọnụ ụzọ ụlọ nzute.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.