Native Bible

Numbers 23:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Balak mere dịka Belam gwara ya. O ji otu oke ehi na otu ebule chụọ aja nʼebe ịchụ aja ahụ nʼotu na otu. 23:21 Maọbụ, Ọ bụ eze ha!

Numbers 23:30 in English

Numbers 23:30 · Berean Standard Bible

So Balak did as Balaam had instructed, and he offered a bull and a ram on each altar.

Context

28Ya mere, Balak duuru Belam gaa nʼelu ugwu Peoa nke na-elegide ọzara ahụ anya. 29Belam gwara Balak okwu sị ya, “Wuoro m ebe ịchụ aja asaa ọzọ. Doziekwa ụmụ oke ehi asaa na ebule asaa e ji achụ aja.” 30Balak mere dịka Belam gwara ya. O ji otu oke ehi na otu ebule chụọ aja nʼebe ịchụ aja ahụ nʼotu na otu. 23:21 Maọbụ, Ọ bụ eze ha!

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.