Native Bible

Numbers 22:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼụtụtụ echi ya, Balak kpọọrọ Belam, duru ya rigoo Bamot Baal.* O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel. 22:17 Nke a bụ ịkwụ ya ụgwọ dị mma 22:41 Baal aha nke pụtara onye nzọpụta bụ chi egbe eluigwe nke ndị ala Siria na Kenan.

Numbers 22:41 in English

Numbers 22:41 · Berean Standard Bible

The next morning, Balak took Balaam and brought him up to Bamoth-baal. From there he could see the outskirts of the camp of the people.

Context

39Belam sooro Balak gaa Kiriat Huzot. 40Balak jiri ehi na atụrụ chụọ aja. O nyere Belam ụfọdụ, nyekwa ma ndị ozi eze ndị ya na ha nọ nʼebe ahụ. 41Nʼụtụtụ echi ya, Balak kpọọrọ Belam, duru ya rigoo Bamot Baal.* O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel. 22:17 Nke a bụ ịkwụ ya ụgwọ dị mma 22:41 Baal aha nke pụtara onye nzọpụta bụ chi egbe eluigwe nke ndị ala Siria na Kenan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.