Ọnụọgụgụ 22:40
Numbers 22:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Balak jiri ehi na atụrụ chụọ aja. O nyere Belam ụfọdụ, nyekwa ma ndị ozi eze ndị ya na ha nọ nʼebe ahụ.
Numbers 22:40 in English
Numbers 22:40 · Berean Standard Bible
Balak sacrificed cattle and sheep, and he gave portions to Balaam and the princes who were with him.
Context
38Belam zaghachiri, “Lee, Abịakwutelam gị ugbu a, ma enweghị m ike ikwu ihe ọbụla dị m mma. Ọ bụ naanị ihe Chineke tinyere m nʼọnụ ka m ga-ekwu.” 39Belam sooro Balak gaa Kiriat Huzot. 40Balak jiri ehi na atụrụ chụọ aja. O nyere Belam ụfọdụ, nyekwa ma ndị ozi eze ndị ya na ha nọ nʼebe ahụ. 41Nʼụtụtụ echi ya, Balak kpọọrọ Belam, duru ya rigoo Bamot Baal.* O sitere nʼebe ahụ hụ nsọtụ ọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel.
22:17 Nke a bụ ịkwụ ya ụgwọ dị mma
22:41 Baal aha nke pụtara onye nzọpụta bụ chi egbe eluigwe nke ndị ala Siria na Kenan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.