Native Bible

Numbers 22:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Balak nwa Zipoa ahụlarị ihe niile Izrel mere ndị Amọrait.

Numbers 22:2 in English

Numbers 22:2 · Berean Standard Bible

Now Balak son of Zippor saw all that Israel had done to the Amorites,

Context

1Ndị Izrel biliri njem bịarute nʼobosara ala Moab. Manye ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Jọdan ebe chere ihu nʼobodo Jeriko. 2Ma Balak nwa Zipoa ahụlarị ihe niile Izrel mere ndị Amọrait. 3Oke ụjọ jidere ndị Moab nʼihi na ndị Izrel dị ọtụtụ. Nʼezie, oke ụjọ dị ukwuu jidere ndị Moab nʼihi ụmụ Izrel. 4Ndị Moab jekwuru ndị okenye Midia sị ha, “Igwe mmadụ ndị a ga-erichapụ ihe niile gbara anyị gburugburu. Ha ga-eripịa ha dịka ehi si erichapụ ahịhịa ndụ dị nʼala.” Ya mere, Balak nwa Zipoa, onye bụ eze ndị Moab nʼoge ahụ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.