Native Bible

Numbers 22:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Izrel biliri njem bịarute nʼobosara ala Moab. Manye ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Jọdan ebe chere ihu nʼobodo Jeriko.

Numbers 22:1 in English

Numbers 22:1 · Berean Standard Bible

Then the Israelites traveled on and camped in the plains of Moab near the Jordan, across from Jericho.

Context

1Ndị Izrel biliri njem bịarute nʼobosara ala Moab. Manye ụlọ ikwu ha nʼakụkụ Jọdan ebe chere ihu nʼobodo Jeriko. 2Ma Balak nwa Zipoa ahụlarị ihe niile Izrel mere ndị Amọrait. 3Oke ụjọ jidere ndị Moab nʼihi na ndị Izrel dị ọtụtụ. Nʼezie, oke ụjọ dị ukwuu jidere ndị Moab nʼihi ụmụ Izrel.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.