Ọnụọgụgụ 21:19
Numbers 21:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha si Matana jeruo Nahaliel, si Nahaliel jeruo Bamot.
Numbers 21:19 in English
Numbers 21:19 · Berean Standard Bible
and from Mattanah to Nahaliel, and from Nahaliel to Bamoth,
Context
17Mgbe ahụ, ụmụ Izrel bụrụ abụ a.
“Sọpụta gị olulu mmiri!
Bụọnụ abụ banyere mmiri a! 18Olulu mmiri ụmụ ndị eze gwuru
nke ndị ndu anyị doziri.
Mkpara eze ha na mkpara ha, ka ha ji gwuo ya.”
Emesịa, ha hapụrụ ọzara ahụ, gaa nʼihu ruo nʼobodo Matana. 19Ha si Matana jeruo Nahaliel, si Nahaliel jeruo Bamot. 20Sitekwa Bamot rute na ndagwurugwu ahụ dị nʼọhịa Moab, ruo nʼugwu Pisga, nke chere ihu nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu. 21Ndị Izrel zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru Saịhọn, eze ndị Amọrait, sị ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.