Native Bible

Numbers 2:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere, ndị Izrel mere ihe niile dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. Otu a ka ha si maa ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọkọlọtọ ha. Otu a kwa ka ha si ebuli ije. Onye ọbụla nʼime ha dịka ebo ha na ezinaụlọ ha si dị. 2:14 Nʼime ọtụtụ akwụkwọ ndị Masoreti, akwụkwọ ise nke ndị Samarịa nakwa akwụkwọ Vọlgetị, nʼisi mbụ na amaokwu iri na anọ ha, ihe e dere bụ Reuel 2:33 Ọnụ 1:47-49

Numbers 2:34 in English

Numbers 2:34 · Berean Standard Bible

So the Israelites did everything the LORD commanded Moses; they camped under their standards in this way and set out in the same way, each man with his clan and his family.

Context

32Ndị a bụ ndị Izrel, ndị a gụrụ ọnụ dịka ezinaụlọ ha si dị. Ndị ikom niile nọ nʼọmụma ụlọ ikwu, dịka usuu ha dị iche iche si dị, narị puku isii, puku atọ na narị ise na iri ise (603,550) nʼọnụọgụgụ. 33Ma otu ọ dị, a gụnyeghị ebo Livayị nʼọnụọgụgụ* ndị Izrel ndị ọzọ dịka iwu Onyenwe anyị nyere Mosis si dị. 34Ya mere, ndị Izrel mere ihe niile dịka Onyenwe anyị nyere Mosis nʼiwu. Otu a ka ha si maa ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọkọlọtọ ha. Otu a kwa ka ha si ebuli ije. Onye ọbụla nʼime ha dịka ebo ha na ezinaụlọ ha si dị. 2:14 Nʼime ọtụtụ akwụkwọ ndị Masoreti, akwụkwọ ise nke ndị Samarịa nakwa akwụkwọ Vọlgetị, nʼisi mbụ na amaokwu iri na anọ ha, ihe e dere bụ Reuel 2:33 Ọnụ 1:47-49

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.