Ọnụọgụgụ 2:14
Numbers 2:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Gad ga-esokwa ha. Onyendu ha bụ Eliasaf nwa Deuel.*
Numbers 2:14 in English
Numbers 2:14 · Berean Standard Bible
Next will be the tribe of Gad. The leader of the Gadites is Eliasaph son of Deuel,*
Context
12Nʼakụkụ ha ka ebo Simiọn ga-ama ụlọ ikwu ha. Onyendu ha bụ Shelumiel nwa Zurishadai. 13Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku ise, puku itoolu na narị atọ (59,300). 14Ebo Gad ga-esokwa ha. Onyendu ha bụ Eliasaf nwa Deuel.* 15Ọnụọgụgụ usuu ndị agha ha dị iri puku anọ, puku ise na narị isii na iri ise (45,650). 16Ya mere ọnụọgụgụ ndị niile ha na Ruben bikọrọ na ndịda ụlọ nzute ahụ dị narị puku, iri puku ise na otu, na narị anọ na iri ise (151,450) dịka usuu ndị agha ha si dị. Ebo atọ a bụ ndị na-eso ebo atọ nke mbụ ahụ nʼoge ọbụla ụmụ Izrel nọ nʼije.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.