Ọnụọgụgụ 12:5
Numbers 12:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị rịdatara nʼime igwe ojii, guzoro na mbata ọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, kpọpụta Erọn na Miriam. Mgbe ha abụọ bịara nso.
Numbers 12:5 in English
Numbers 12:5 · Berean Standard Bible
and the LORD came down in a pillar of cloud, stood at the entrance to the Tent, and summoned Aaron and Miriam. When both of them had stepped forward,
Context
3(Ma nwoke ahụ bụ Mosis dị umeala nʼobi nke ukwuu karịa onye ọbụla nọ nʼelu ala.) 4Na mberede, Onyenwe anyị sịrị Mosis, na Erọn, na Miriam, “Pụtanụ, bịa nʼụlọ nzute, unu mmadụ atọ” Ya mere ha atọ pụtara. 5Mgbe ahụ, Onyenwe anyị rịdatara nʼime igwe ojii, guzoro na mbata ọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, kpọpụta Erọn na Miriam. Mgbe ha abụọ bịara nso. 6Onyenwe anyị gwara ha sị, “Geenụ ntị nʼokwu m ndị a:
“Mgbe onye amụma nọ nʼetiti unu,
Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na-egosi ya onwe m site nʼọhụ.
Ana m agwa ya okwu site na nrọ. 7Ma nʼebe ohu m Mosis nọ, o sighị otu a dịrị,
ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi nʼụlọ m niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.