Native Bible

Numbers 11:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Site na Kibrọt Hataava, ndị Izrel biliri njem rute Hazerọt ebe ha nọrọ. 11:5 Nke a bụ wọta melọn. 11:5 Maọbụ, yabasị 11:12 Jen 13:5 11:21 Ya bụ, 600,000

Numbers 11:35 in English

Numbers 11:35 · Berean Standard Bible

From Kibroth-hattaavah the people moved on to Hazeroth, where they remained for some time.

Context

33Ma mgbe anụ ndị a ka dị ha nʼọnụ, Onyenwe anyị were iwe dị ukwuu megide ha. O tiri ha nrịa nrịa na-efe efe. 34Nʼihi nke a, a kpọrọ aha ebe ahụ Kibrọt Hataava, nʼihi na nʼebe ahụ ka e liri ndị Izrel nwụrụ nʼihi oke ọchịchọ nri. 35Site na Kibrọt Hataava, ndị Izrel biliri njem rute Hazerọt ebe ha nọrọ. 11:5 Nke a bụ wọta melọn. 11:5 Maọbụ, yabasị 11:12 Jen 13:5 11:21 Ya bụ, 600,000

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.