Ọnụọgụgụ 10:36
Numbers 10:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma mgbe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ bịara ebe izuike, Mosis na-ekwukwa sị, “Lọghachi O Onyenwe anyị, bịakwute ọtụtụ mmadụ ndị a, bụ imerime puku ndị Izrel.” 10:29 Ọpụ 2:18
Numbers 10:36 in English
Numbers 10:36 · Berean Standard Bible
And when it came to rest, he would say: “Return, O LORD, to the countless thousands of Israel.”
Context
34Igwe ojii Onyenwe anyị dị nʼelu ha nʼehihie mgbe ha si nʼọmụma ụlọ ikwu ha bilie ije. 35Mgbe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ ahụ biliri ije, Mosis na-ekwu sị,
“Bilie O Onyenwe anyị,
ka ndị iro ya bụrụ ndị a chụsasịrị;
ka ndị iro gị niile site nʼihu gị gbalaga.” 36Ma mgbe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ bịara ebe izuike, Mosis na-ekwukwa sị,
“Lọghachi O Onyenwe anyị,
bịakwute ọtụtụ mmadụ ndị a, bụ imerime puku ndị Izrel.”
10:29 Ọpụ 2:18
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.